1 Nụrụnụ nke a, unu mmadụ niile!
2 ma ndị dị ala ma ndị dị elu,
3 Aga m ekwu okwu amamihe,
4 Aga m aṅa ntị nye ilu,
5 Nʼihi gịnị ka m ga-eji tụọ egwu mgbe ụbọchị ọjọọ bịara,
6 ndị na-atụkwasị obi nʼakụnụba ha
7 O nweghị onye pụrụ ịgbapụta ndụ onye ọzọ,
8 nʼihi na ụgwọ e ji agbara ndụ dị oke ọnụ,
9 nke ga-eme ka mmadụ dịrị ndụ ruo ebighị ebi,
10 Nʼihi na mmadụ niile na-ahụ na ndị amamihe na-anwụ,
11 Ili ha na-aghọ ụlọ ha ruo ebighị ebi,
12 Ma mmadụ, nʼagbanyeghị akụnụba ya, aghaghị ịnwụ,
13 Nke a bụ ihe na-adakwasị ndị na-atụkwasị obi nʼonwe ha,
14 Dịka atụrụ, ọ bụ ala mmụọ ka a kwadooro ha,
15 Ma Chineke ga-agbapụta ndụ m site nʼili,
16 Amala jijiji mgbe mmadụ na-aba oke ụba,
17 nʼihi na ọ ga-agba aka laa ma ọ nwụọ,
18 Nʼagbanyeghị na ọ gụrụ onwe ya dịka onye a gọziri agọzi mgbe ọ dị ndụ,
19 ọ ga-eso ọgbọ ndị nna nna ya
20 Ndị bara ụba nke na-enweghị nghọta