Salmos 8

IBO

1 O Onyenwe anyị Onyenwe anyị,

2 Site nʼotuto ụmụntakịrị na ụmụ na-aṅụ ara,

3 Mgbe ọbụla m lere anya na mbara eluigwe,

4 gịnị ka mmadụ bụ i ji na-eche banyere ha?

5 I mere ka ha dị ala nwantakịrị nʼebe ndị mmụọ ozi nọ,

6 I mekwaala ya ka ọ bụrụ onyeisi nke ihe niile i kere eke,

7 Ọ na-achị igwe ewu na atụrụ, na ehi,

8 na nnụnụ niile,

9 O Onyenwe anyị, Onyenwe anyị,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado