Salmos 7

IBO

1 Onyenwe anyị Chineke m, nʼime gị ka m gbabara;

2 ma ọ bụ ha adọkaa m dịka ọdụm,

3 O Onyenwe anyị Chineke m, ọ bụrụ na m mere ihe dị otu a;

4 Ọ bụrụ na m jiri ihe ọjọọ kwụghachi onye mụ na ya nọ nʼudo ụgwọ,

5 Mgbe ahụ, ka onye iro m chụọ m ọsọ, jide m;

6 Bilie, Onyenwe anyị, nʼiwe gị,

7 Ka nzukọ niile chịkọtara onwe ha ọnụ gbaa gị gburugburu,

8 Ka Onyenwe anyị kpee ụmụ mmadụ niile ikpe.

9 O Chineke onye ezi omume,

10 Chineke nke kachasị ihe niile elu, bụ ọta m,

11 Chineke bụ onye na-ekpe ikpe ziri ezi,

12 Ọ bụrụ na onye ahụ echegharịghị,

13 Ọ kwadoola ngwa agha niile nke ọnwụ;

14 Onye ọbụla dị ime ajọ ihe,

15 Ma onye ahụ na-egwu olulu na-adaba

16 Nsogbu ahụ ọ kpaliri na-abịakwasị ya

17 Aga m enye Onyenwe anyị ekele nʼihi ezi omume ya,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado