Salmos 6

IBO

1 O Onyenwe anyị, abarala m mba mgbe ị na-ewe iwe.

2 Biko, meere m ebere Onyenwe anyị, nʼihi na adịghị m ike.

3 Mkpụrụobi m nọ nʼọnọdụ ihe mgbu.

4 Onyenwe anyị, biko, bịa zọpụta m;

5 Nʼetiti ndị nwụrụ anwụ ọ dịghị onye na-ekwupụta aha gị.

6 Ike agwụla m nʼihi ịsụ ude.

7 Anya m adịghị ahụzikwa ụzọ nke ọma nʼihi ihe mwute;

8 Sitenụ nʼebe m nọ wezuga onwe unu, unu ndị na-eme ajọ ihe,

9 Onyenwe anyị anụla akwa m; ọ nụla arịrịọ nke m na-arịọ ya ka o meere m ebere.

10 Ka ndị iro m niile bụrụ ndị ihere ga-eme.

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado