1 Onyenwe anyị, nyere anyị aka! Nʼihi na ndị ezi omume agwụla!
2 O nwekwaghị onye eziokwu dị nʼọnụ ya nye onye agbataobi ya.
3 Ka Onyenwe anyị wezuga egbugbere ọnụ niile na-ekwu okwu ire ụtọ
4 Ndị na-asị,
5 “Nʼihi na a na-apụnara ndị ogbenye ihe nʼihi ndị nọ na mkpa na-asụ ude,
6 Okwu ọnụ Onyenwe anyị niile zuruoke,
7 O Onyenwe anyị, i ga-edebe anyị nʼudo
8 Ndị ajọ omume na-ejegharị nʼebe niile