1 Nʼime Onyenwe anyị ka m mere ebe mgbaba m.
2 Nʼihi na ndị ajọ omume ekweela ụta ha;
3 Mgbe a na-ebibi ntọala niile,
4 Onyenwe anyị nọ nʼụlọnsọ ukwuu ya;
5 Onyenwe anyị na-ele onye ezi omume ule,
6 Ọ ga-eme ka nkume ọkụ zokwasị ndị ajọ omume
7 Nʼihi na Onyenwe anyị bụ onye ezi omume,