Salmos 13

IBO

1 Ruo ole mgbe ka i ga-echefu m Onyenwe anyị?

2 Ruo ole mgbe ka mụ na mmụọ m ga na-agba mgba

3 Lekwasị m anya, ma zaa m, O Onyenwe anyị Chineke m.

4 mgbe ahụ onye iro m ga-asị, “Emeriela m ya,”

5 Ma atụkwasịrị m obi nʼịhụnanya gị nke na-enweghị ọgwụgwụ;

6 Aga m abụku Onyenwe anyị abụ,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado