Salmos 106

IBO

1 Toonu Onyenwe anyị.

2 Onye pụrụ ikwupụtasịcha ihe ukwu niile nke Onyenwe anyị na-arụ

3 Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ, bụ ndị na-edebe ikpe ziri ezi,

4 O Onyenwe anyị, cheta m mgbe ị ga-egosi ndị gị ihuọma,

5 ka m soro keta oke na ngọzị ndị gị ị họpụtara,

6 Anyị emehiela, dịka nna nna anyị ha mehiere;

7 Mgbe nna nna anyị ha nọ nʼIjipt,

8 Ma ọ zọpụtara ha nʼihi aha ya,

9 Ọ baara Osimiri Uhie mba, ọ tachaa;

10 Ọ zọpụtara ha site nʼaka ndị kpọrọ ha asị;

11 Mmiri ahụ riri ndị iro ha niile;

12 Mgbe ahụ, ha kweere okwu gị niile,

13 Ma o teghị aka, ha chefuru ihe niile ọ rụrụ,

14 Nʼọzara, ha sooro ọchịchọ nke obi ha;

15 Nʼihi ya, o nyere ha ihe ha rịọrọ ya,

16 Nʼetiti ọmụma ụlọ ikwu ha, ha kworo ekworo megide Mosis

17 Ala meghere loda Datan,

18 Ọkụ repịara ndị niile sonyere ha;

19 Na Horeb, ha kpụrụ nwa ehi,

20 Ha jiri oyiyi oke ehi nke na-ata ahịhịa

21 Ha chefuru Chineke, onye zọpụtara ha,

22 ọtụtụ ihe ịrịbama nʼala Ham,

23 Nʼihi ya, o kwuru na ọ ga-ala ha nʼiyi,

24 Emesịa, ha ledara ala ọma ahụ anya,

25 Ha tamuru ntamu nʼime ụlọ ikwu ha;

26 Nʼihi nke a, o weliri aka ya elu ṅụọrọ ha iyi

27 mee ka agbụrụ ha daa nʼetiti mba dị iche iche,

28 Ha dịnyeere ndị na-efe arụsị Baal nke Peoa,

29 ha sitere nʼajọ omume ha kpasuo Onyenwe anyị iwe,

30 Ma Finehaz guzoro ọtọ, mee ihe ziri ezi,

31 A gụnyere nke a dịka ezi omume nye ya

32 Nʼakụkụ mmiri Meriba, ha kpasuru Onyenwe anyị iwe,

33 nʼihi na ha nupuru isi megide Mmụọ nke Chineke,

34 Ha egbuchapụghị mba niile bi nʼala ahụ

35 Kama ha gwakọtara onwe ha na mba niile nke ala ahụ,

36 Ha fere arụsị ha ofufe,

37 Ha gara nʼihu were ụmụ ha ndị ikom na ndị

38 Ha na-awụfu ọbara ndị na-emeghị ihe ọbụla,

39 Ha sitere nʼihe ha na-eme merụọ onwe ha;

40 Nʼihi nke a, iwe were Onyenwe anyị megide ndị ya;

41 Ọ raara ha nye nʼaka ndị mba ọzọ dị iche iche,

42 Ndị iro ha mekpara ha ahụ

43 Ọtụtụ oge, ọ napụtara ha,

44 Ma mgbe ọ nụrụ mkpu akwa ha,

45 nʼihi ha, o chetara ọgbụgba ndụ ya,

46 Ọ na-emekwa ka ndị ahụ dọtara ha nʼagha

47 O Onyenwe anyị Chineke anyị, zọpụta anyị,

48 Otuto dịrị Onyenwe anyị, bụ Chineke nke Izrel,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado