Salmos 105

IBO

1 Nyenụ Onyenwe anyị otuto, kwupụtakwa aha ya.

2 Bụkuo ya abụ, bụkuo ya abụ otuto;

3 Ṅụrianụ nʼime aha nsọ ya;

4 Na-achọnụ Onyenwe anyị na ike ya,

5 Chetanụ ọrụ ebube niile nke ọ rụrụ,

6 unu ụmụ ụmụ Ebraham, bụ ohu ya,

7 Ya onwe ya bụ Onyenwe anyị Chineke anyị;

8 Ọ na-echeta ọgbụgba ndụ ya ruo mgbe ebighị ebi,

9 ọgbụgba ndụ ahụ nke ya na Ebraham gbara

10 O mere ka o guzoro nye Jekọb dịka ụkpụrụ,

11 “Aga m enye gị ala Kenan

12 Mgbe ha dị ole na ole nʼọnụọgụgụ,

13 Ha wagharịrị site nʼotu mba gaa na mba ọzọ,

14 O kweghị ka onye ọbụla mekpaa ha ahụ;

15 sị, “Unu emetụkwala ndị m e tere mmanụ aka;

16 O zitere ụnwụ nʼala ahụ,

17 o zipụrụ otu nwoke ka ọ gaa nʼihu ha,

18 Ha ji mkpọrọ igwe merụọ ya ahụ nʼụkwụ,

19 tutu ruo mgbe ihe ahụ o kwuru na ọ ga-eme mezuru,

20 Eze ahụ zipụrụ ozi ka a tọpụ ya,

21 O mere ya ka ọ bụrụ onyenwe ezinaụlọ ya,

22 ikuziri ụmụ eze ndị ikom dịka o si masị ya,

23 Mgbe ahụ, Izrel bara nʼala Ijipt;

24 Onyenwe anyị mere ka ndị ya mụbaa nke ukwuu;

25 ndị ọ tụgharịrị obi ha ka ha kpọọ ndị ya asị,

26 O zipụrụ Mosis, ohu ya,

27 Ha mere ọtụtụ ihe ịrịbama dị iche iche nʼetiti ha,

28 O zipụrụ ọchịchịrị, mee ka ala ahụ gbaa ọchịchịrị,

29 O mere ka mmiri ha niile ghọọ ọbara,

30 Ala ha niile jupụtara nʼawọ

31 O kwuru okwu, igwe ijiji na anwụ nta

32 Nʼọnọdụ mmiri ozuzo, o zitere ha

33 o tijisịrị osisi vaịnị na osisi fiig niile ha,

34 O kwuru okwu, igurube na ụkpana

35 ha richapụrụ ihe niile bụ ahịhịa ndụ dị nʼala ahụ,

36 Mgbe ahụ, o gburu ndị niile e buru ụzọ mụọ nʼala ahụ,

37 Ọ kpọpụtara ụmụ Izrel, ndị chịịrị ọlaọcha na ọlaedo,

38 Obi dị Ijipt ụtọ mgbe ha pụrụ,

39 Ọ gbasara igwe ojii dịka ihe mkpuchi,

40 Ha rịọrọ ya, o zitere ha ụmụ nnụnụ kweel,

41 O tiwara nkume ahụ, mmiri sọpụtara;

42 Nʼihi na o chetara nkwa ya dị nsọ,

43 O ji aṅụrị dupụta ndị ya,

44 o nyere ha ala niile nke mba dị iche iche,

45 ka ha nwee ike debe ụkpụrụ ya niile

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado