1 Chịkọtaanụ onwe unu, e, chịkọtaanụ onwe unu,
2 Tupu ụkpụrụ ahụ ewere ọnọdụ,
3 Chọọnụ Onyenwe anyị, unu ndị niile dị umeala nʼobi nọ nʼala ahụ,
4 Nʼihi na o nwekwaghị ndị ga-ebi nʼobodo Gaza,
5 Ahụhụ dịrị unu ndị bi nʼakụkụ oke osimiri,
6 Ala nke dị nʼakụkụ oke osimiri ahụ,
7 Ala nke dị nʼakụkụ oke osimiri
8 “Anụla m okwu ọjọọ niile, nke ndị Moab,
9 Nʼihi ya, dịka m na-adị ndụ,”
10 Ihe ndị a bụ ụgwọ ọrụ ha ga-anata nʼihi ịnya isi ha,
11 Onye dị egwu ka Onyenwe anyị ga-abụ nʼebe ha nọ,
12 “Unu ndị Itiopia,
13 Ọ ga-esetipụ aka ya megide ndị bi nʼakụkụ ugwu,
14 Igwe anụmanụ dị iche iche na igwe ehi ga-amakpu nʼebe ahụ,
15 Nke a bụ obodo ukwu ahụ, nke na-aṅụrị ọṅụ oriri,