Sofonias 3

IBO

1 Ahụhụ dịrị obodo ahụ ndị mmegbu,

2 Ọ naghị ege onye ọbụla ntị,

3 Ndịisi nọ nʼetiti ya

4 Ndị amụma ya bụ ndị ndu rụrụ arụ,

5 Ma Onyenwe anyị, onye nọ nʼetiti ya bụ onye ezi omume.

6 “Egbuchapụla m mba niile dị iche iche,

7 Asịrị m, banyere Jerusalem,

8 Nʼihi nke a, cherenụ m,” otu a ka Onyenwe anyị kwubiri,

9 “Mgbe ahụ, aga m anụcha egbugbere ọnụ ndị niile dị iche iche mee ka ọ bụrụ ihe dị ọcha,

10 Site nʼofe osimiri niile nke Kush,

11 Nʼụbọchị ahụ, gị bụ Jerusalem, agaghị eme ka ihere mee gị,

12 Ma aga m eme ka ndị dị nwayọọ nʼobi,

13 Ha agaghị emekwa ihe ọjọọ,

14 Bụọ abụ, gị nwaada Zayọn;

15 Nʼihi na Onyenwe anyị ewezugala ahụhụ dịrị gị,

16 Nʼụbọchị ahụ,

17 Onyenwe anyị bụ Chineke gị nọ nʼetiti gị,

18 “Nʼụbọchị mmemme a kara aka,

19 Nʼoge ahụ,

20 Nʼoge ahụ, aga m akpọlata unu nʼụlọ;

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado