1 Okwu Onyenwe anyị nke rutere Zefanaya, nwa Kushi, nwa nwa Gedaliya, bụ nwa Amaraya. Amaraya bụ nwa Hezekaya. Ozi a bịara nʼoge Josaya nwa Amọn, bụ eze Juda.
2 “Aga m azachapụ ihe niile
3 “Aga m azachapụ mmadụ na anụmanụ.
4 “Aga m esetipụ aka m megide Juda,
5 bụ ndị ahụ niile na-anọ nʼelu ụlọ ha
6 na ndị ahụ niile na-alaghachi azụ site nʼiso Onyenwe anyị,
7 Dere duu nʼihu Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị
8 “Nʼụbọchị ịchụ aja nke Onyenwe anyị ahụ,
9 Nʼụbọchị ahụ, aga m ata ha ahụhụ
10 “Nʼụbọchị ahụ,”
11 Kwasienụ akwa ike unu ndị niile bi nʼakụkụ ebe ahịa dị;
12 Nʼoge ahụ, aga m eji oriọna nyobanyechaa anya nʼakụkụ niile nke Jerusalem.
13 Akụ ha ga-abụ ihe a kwakọrọ nʼike,
14 Oke ụbọchị Onyenwe anyị na-abịa nso,
15 Ụbọchị ahụ ga-abụ ụbọchị ọnụma,
16 ụbọchị opi ike na iti mkpu agha
17 “Aga m eme ka oke nhụju anya bịakwasị ndị mmadụ,
18 Ọlaọcha na ọlaedo ha