Habacuque 3

IBO

1 Nke a bụ ekpere Habakuk onye amụma kpere. Ọ dị nʼusoro Shiginot. Nke a bụ ihe o kwuru.

2 Onyenwe anyị anụla m ihe niile e kwuru banyere ude gị.

3 Chineke si na Teman bịa,

4 Ịma mma ya na-achapụta dịka ihe anyanwụ ụtụtụ,

5 Nʼihu ya ka ajọ ọrịa na-efe efe na-aga,

6 O guzoro ọtọ yọgharịa ụwa;

7 Ahụrụ m ụlọ ikwu nke Kushan ka ha nọ ọnọdụ ụbọchị ọjọọ,

8 Ọ bụ osimiri, ka gị bụ Onyenwe anyị were iwe megide?

9 I kpughepụrụ ụta gị,

10 Mgbe ugwu niile hụrụ gị ha nyagharịrị onwe ha nʼihi ihe mgbu bịakwasịrị ha.

11 Anyanwụ na ọnwa guzokwara duu na mbara eluigwe,

12 I sitere nʼọnụma gị zọgharịa ije nʼụwa,

13 Ị pụtara ịzọpụta ndị gị,

14 Ọ bụ ùbe ya ka i ji mawaa ya isi,

15 Ị chịrịla ịnyịnya gị zọọ ije nʼoke osimiri,

16 Amara m jijiji nʼobi m mgbe m nụrụ ihe ndị a niile,

17 A sịkwarị na osisi fiig amaghị ifuru,

18 mụ onwe m ga-anọgide na-aṅụrị ọṅụ nʼime Onyenwe anyị.

19 Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị bụ ike m,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado