Habacuque 2

IBO

1 Aga m arịgoro nʼelu ebe nche m,

2 Mgbe ahụ Onyenwe anyị zara m sị,

3 Nʼihi na e nwere ọhụ nke ga-adị ruo oge a kara aka,

4 “Lee, onye iro na-afụli onwe ya elu;

5 Nʼezie, mmanya na-eduhie ya ụzọ,

6 “Ndị a niile ha agaghị eji ịkwa emo na nkọcha sị ya,

7 Ọ bụ na ndị i ji ụgwọ agaghị abịakwasị gị na mberede?

8 Nʼihi na ị kwakọtala akụ nke ọtụtụ mba dị iche iche,

9 “Ahụhụ na-adịrị onye ahụ na-ewu ụlọ ya site nʼuru ọjọọ,

10 I sitela nʼizuzu ọjọọ gị mee ka mbibi bịakwasị ọtụtụ mmadụ,

11 Ọ bụladị nkume ahụ e ji wuo mgbidi ga-eti mkpu megide gị.

12 “Ahụhụ dịrị onye ahụ na-eji ọbara ewu obodo,

13 Ọ bụ na ọ bụghị uche Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile,

14 Nʼihi na ụwa niile ga-ejupụta na ihe ọmụma nke ebube Onyenwe anyị,

15 “Ahụhụ dịrị onye ahụ na-enye onye agbataobi ya mmanya,

16 Ihere ga-anọchi otuto na nsọpụrụ i nwere.

17 Ihe ike ahụ i mere Lebanọn ga-abịakwasịkwa gị.

18 “Gịnị bụ uru arụsị bara ebe ọ bụ aka mmadụ kpụrụ ya?

19 Ahụhụ dịrị onye ahụ na-agwa osisi okwu sị, ‘Dịrị ndụ.’

20 Ma Onyenwe anyị nọ nʼime ụlọnsọ ukwu ya.

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado