Provérbios 24

IBO

1 Ekwosola ndị ajọ omume ekworo,

2 Nʼihi na-atụmatụ obi ha niile bụ otu ha ga-esi mee ihe ike,

3 Ọ bụ amamihe ka e ji ewu ụlọ,

4 Sitekwa nʼihe ọmụma ka akụ niile ji ejupụta nʼime ya,

5 Onye maara ihe na-emeri site nʼịdị ike,

6 Ejela ọgụ ma ọ bụghị na i nwetara ezi ndụmọdụ,

7 Amamihe dị elu nke ukwuu nye ndị nzuzu,

8 Onye na-eche echiche ime ihe ọjọọ

9 Nzube niile nke onye na-enweghị uche bụ mmehie,

10 Ọ bụrụ na ị pụghị iguzosi ike nʼoge nsogbu,

11 Napụta ndị a na-eduba nʼọnwụ.

12 Ọ bụrụ na ị sị, “Anyị amaghị banyere ihe ndị a,”

13 Nwa m nwoke, rachaa mmanụ aṅụ nʼihi na ọ dị mma.

14 Marakwa na otu a ka amamihe kwesiri isi tọọ obi gị ụtọ.

15 Adịla ka onye na-emebi iwu, onye echiche ya niile bụ imegide ụlọ onye ezi omume.

16 Nʼihi na onye ezi omume nwere ike daa ugboro asaa ma o ga-ebilikwa ọzọ.

17 Aṅụrịla ọṅụ mgbe onye iro gị dabara na nsogbu.

18 Nʼihi na Onyenwe anyị pụrụ iwe iwe nʼihi ya

19 Ekwosola onye na-emebi iwu ekworo,

20 Nʼihi na onye na-emebi iwu enweghị ọdịnihu;

21 Nwa m, tụọ egwu Onyenwe anyị na onye bụ eze,

22 Nʼihi na ọ bụ na mberede ka ị ga-eso ha daba na nhụju anya.

23 Ndị a bụkwa okwu ọzọ ndị amamihe kwuru,

24 Onye ọbụla nke na-asị onye ikpe mara, “Onye ezi omume ka ị bụ,”

25 Ma ọ ga-adịrị ndị ahụ na-abara onye ikpe mara mba na mma,

26 Ọsịsa ziri ezi

27 Rụchaa ọrụ gị dị nʼezi.

28 Agbala ama ụgha megide onye agbataobi gị nʼefu.

29 Asịla, “Aga m emeso ha dịka ha siri meso m.

30 Esitere m nʼubi otu onye umengwụ gafee,

31 hụ na ogwu etochiela ya,

32 Elegharịrị m ya anya

33 Nwa ụra nta, nwa iru ụra nta,

34 ụbịam ga-abịakwasị gị dịka onye ohi,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado