Provérbios 23

IBO

1 Mgbe gị na onye na-achị achị nọdụrụ irikọ nri,

2 tụkwasị mma nʼakpịrị gị,

3 Achọsila nri ụtọ ya ike,

4 Adọgbula onwe gị nʼọrụ maka ịbụ ọgaranya,

5 Nʼihi na akụ nwere ike ifu

6 Erila nri onye aka ntagide na-enye gị.

7 Nʼihi na ọ bụ ụdị mmadụ ahụ

8 Ị ga-agbọkwa nke ntakịrị ahụ i riri

9 Atụfula ume gị ịgwa onye nzuzu okwu,

10 Anarala nwa na-enweghị nne na nna ala ya

11 nʼihi na onye mgbapụta ha dị ike;

12 Tinye uche gị nʼịdọ aka na ntị;

13 Ahapụla ịdọ ụmụ gị aka na ntị.

14 Jiri mkpara tie ya ihe

15 Nwa m, aga m aṅụrị ọṅụ nke ukwuu

16 Mkpụrụobi m ga-aṅụrị ọṅụ

17 Ekwela ka obi gị kwosa ndị mmehie ekworo,

18 nʼihi na i nwere ọtụtụ ihe ọma nʼihu gị.

19 Nwa m, nwee uche,

20 Anọla nʼetiti ndị na-aṅụbiga mmanya oke,

21 nʼihi na ihe niile ga-akọ ha.

22 Ṅaa ntị nʼịdọ aka na ntị nna gị,

23 Zụta eziokwu, erekwala ya,

24 Nna onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ.

25 Ka nne na nna gị nwee obi ụtọ.

26 Nwa m, nye m obi gị

27 Nʼihi na onye akwụna bụ olulu miri emi,

28 Dịka onye ohi ka ọ na-echere

29 Onye ka obi ya jupụtara nʼahụhụ? Onye nọ na iru ụjụ?

30 Ọ bụ ndị na-anọ ogologo oge na-aṅụ mmanya,

31 Elekwasịla mmanya anya mgbe ọ na-acha ọbara ọbara,

32 Nʼikpeazụ, ọ na-ata dịka agwọ

33 Anya gị abụọ ga-ahụ ihe ị na-amaghị isi ya na ọdụ ya,

34 Ị ga-adị ka onye na-edina nʼetiti oke osimiri,

35 Ị ga-asị, “Ha tiri m ihe, ma emerụghị m ahụ.

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado