1 Aṅụrịla ọṅụ, gị Izrel,
2 Ebe ịzọcha mkpụrụ ọka na ebe ịzọcha mkpụrụ vaịnị agaghị azụ ha nri,
3 Ha agaghị anọgidekwa nʼala Onyenwe anyị,
4 Ha agaghị awụsa ihe ọṅụṅụ dịka aja nye Onyenwe anyị,
5 Gịnị ọzọ ka unu ga-eme nʼụbọchị mmemme unu ndị ahụ a kara aka,
6 A sịkwa na ha agbanarị mbibi,
7 Ụbọchị niile nke ntaramahụhụ na-abịa,
8 Ma onye amụma bụ onye nche Chineke,
9 Ha emerụọla onwe ha ebe ọ dị ukwuu,
10 “Mgbe m chọtara Izrel,
11 Nsọpụrụ Ifrem nwere ga-efefu dị ka nnụnụ,
12 A sịkwa na ha azụlite ụmụ ha,
13 Ahụla m na Ifrem yiri Taịa,
14 Biko, Onyenwe anyị nye ha.
15 “Ihe ọjọọ ha niile bidoro na Gilgal,
16 Etigbuola Ifrem,
17 Chineke m ga-ajụ ha,