Oséias 10

IBO

1 Izrel bụ osisi vaịnị dị mma,

2 Obi ha dị aghụghọ,

3 Ma ugbu a, ha ga-asị,

4 Ha na-ekwu okwu na-abaghị uru,

5 Ndị bi na Sameria ga-atụ ụjọ

6 Ha ga-eburu ha gaa Asịrịa,

7 A ga-ala eze Sameria nʼiyi

8 a ga-ebibicha ebe niile dị elu nke ihe ọjọọ, bụ Aven,

9 “Site nʼụbọchị nke Gibea, gị Izrel nọ na mmehie,

10 Aga m abịa buso ndị mmehie a agha, nye ya ahụhụ;

11 Ifrem bụ nne ehi a zụrụ azụ

12 Ya mere, ghaanụ mkpụrụ ezi omume maka onwe unu,

13 Ma unu akụọla mkpụrụ ajọ omume;

14 Nʼihi ya, ụzụ nke ibu agha aghaghị ibili nʼetiti unu,

15 Ọ bụ ihe dị otu a ga-adakwasị gị, Betel,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado