Oséias 11

IBO

1 “Mgbe Izrel bụ nwantakịrị, ahụrụ m ya nʼanya,

2 Ma dịka m na-akpọ ha,

3 Ọ bụ mụ onwe m kuziiri Ifrem otu e si aga ije,

4 Eji m ụdọ nke mmadụ bụ ebere,

5 “Ọ bụ na ha agaghị alaghachi azụ nʼIjipt,

6 Mma agha ga-efegharị nʼobodo ha niile,

7 Ndị m ekpebiela nʼobi ha ịhapụ m.

8 “M ga-esi aṅaa rara gị nye, gị Ifrem?

9 Agaghị m emezu iwe ọkụ m

10 Nʼihi na ha ga-agbaso Onyenwe anyị.

11 Dịka igwe nnụnụ

12 Ifrem e jirila okwu ụgha gbaa m gburugburu,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado