Oséias 12

IBO

1 Akaọrụ Ifrem bụ naanị ịchụso ikuku,

2 Onyenwe anyị na-akpọ Juda ikpe.

3 Mgbe ọ nọ nʼafọ nne ya ka o jidere nwanne ya nwoke nʼikiri ụkwụ.

4 E, ya na mmụọ ozi gbara mgba.

5 Onyenwe anyị Chineke onye pụrụ ime ihe niile,

6 Ịghaghị ịlọghachikwute Chineke gị,

7 Onye ahịa na-eji ihe ọtụtụ aghụghọ na-erenye ndị mmadụ ahịa,

8 Ifrem kwuru,

9 “Abụ m Onyenwe anyị na Chineke gị,

10 A gwara m ndị amụma,

11 Gilead ọ na-eme ajọ ihe?

12 Jekọb gbalagara nʼala Aram;

13 Ọ bụkwa onye amụma ka Onyenwe anyị ji site nʼIjipt kpọpụta Izrel,

14 Ma Ifrem akpasuola iwe ilu nke ukwuu.

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado