Oséias 13

IBO

1 Na mbụ, mgbe ọbụla Ifrem kwuru okwu, a na-enwe ọma jijiji,

2 Ugbu a, ha na-aga nʼihu nʼime mmehie,

3 Nʼihi ya, ha ga-adị ka igirigi nke ụtụtụ,

4 “Ma mụ onwe m bụ Onyenwe anyị na Chineke gị,

5 Elekọtara m unu nʼime ọzara,

6 Mgbe m nyere ha nri, ha rijukwara afọ.

7 Nʼihi ya, aghaghị m ịbịakwasị ha dịka ọdụm;

8 Aga m adakwasị ha dịka anụ ọhịa bịa nke a gbabara aka ụmụ ya,

9 “Aga m ala gị nʼiyi, gị Izrel,

10 Ebee ka ndị eze gị nọ, ka ha bịa zọpụta gị?

11 Esitere m nʼiwe m nye gị eze,

12 Njehie nke Ifrem ka e kechikọtara debe;

13 Ihe mgbu nke dịka ihe mgbu nwanyị ime na-eme na-abịakwasị ya;

14 “Aga m anapụta ha site nʼike nke Ala mmụọ.

15 ọ bụ ezie na ya onwe ya bụ onye na-amị mkpụrụ nʼetiti ụmụnne ya niile.

16 Sameria aghaghị ịta ahụhụ ikpe ọmụma ya,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado