Oséias 8

IBO

1 “Tinye opi ike nʼọnụ gị!

2 Ugbu a ndị Izrel na-etiku m mkpu akwa,

3 Ma Izrel ajụla ihe dị mma.

4 Ha meere onwe ha ndị eze, ma ha ajụtaghị m ase;

5 Ajụla m arụsị nwa ehi a ị kpụrụ, O Sameria.

6 Ọ bụ nʼIzrel ka ha si.

7 “Ha akụọla ifufe,

8 Elodala Izrel!

9 Nʼihi na ha ejeela Asịrịa

10 Ọ bụ ezie na ha ewerela onwe ha resi ọtụtụ mba dị iche iche,

11 “Nʼihi na Ifrem ewuola ọtụtụ ebe nchụaja maka ịchụ aja mmehie,

12 E depụtaara m ha ọtụtụ ihe banyere iwu m,

13 Ha na-achụ aja dịka onyinye nye m,

14 Izrel echezọọla Onye kere ha

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado