Oséias 7

IBO

1 mgbe m chọrọ ịgwọ Izrel,

2 Ọ dịghị onye bi nʼime ha maara

3 “Eze ha na-aṅụrị ọṅụ nʼihe ọjọọ ha;

4 Ha niile bụ ndị na-akwa iko;

5 Nʼụbọchị mmemme nke eze anyị,

6 Obi ha na-enwu ọkụ dịka ihe ighe achịcha,

7 Ha niile dị ọkụ dịka ite ighe achịcha dị ọkụ.

8 “Ifrem na-agwakọta onwe ya nʼetiti ndị mba ọzọ.

9 Ndị mba ọzọ na-eripịa ike ha,

10 Ịnya isi Izrel na-agba akaebe megide ya

11 “Ifrem dịka nduru

12 Ma mgbe ha na-agbagharị, aga m ewere ụgbụ m jide ha,

13 Ahụhụ na-adịrị ha,

14 Ha ejighịkwa obi ha akpọku m,

15 Enyerela m ha aka, mee ka ha dị ike,

16 Ha adịghị ele anya enyemaka nʼaka Onye kachasị ihe niile elu.

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado