1 “Bịanụ ka anyị laghachikwuru Onyenwe anyị.
2 Ọ ga-eme ka anyị dịkwa ndụ ọzọ mgbe ụbọchị abụọ gasịrị.
3 Ka anyị mara Onyenwe anyị;
4 “Gịnị ka m ga-eji gị mee, O Ifrem?
5 Nke mere m ji si nʼọnụ ndị amụma gbukasịa ha.
6 Nʼihi na ana m achọ ebere, ọ bụghị aja,
7 Ma dịka Adam, ha emebiela ọgbụgba ndụ m;
8 Gilead bụ obodo nke ndị na-eme ajọ ihe,
9 Dịka ndị na-apụnara mmadụ ihe na-ezo na-eche onye ga-agafe,
10 Nʼezie, ahụla m ihe jọgburu onwe ya nʼime Izrel.
11 “Ma nye gị onwe gị, Juda,