1 “Nụrụnụ nke a, unu ndị nchụaja!
2 Ndị nnupu isi ahụ abamiela ime nʼigbu mmadụ,
3 Amaara m ihe niile gbasara Ifrem,
4 “Omume ha agaghị ekwe
5 Mpako niile nke Izrel na-agba ama megide ha,
6 Mgbe ha ga-eji igwe ewu na atụrụ ha na igwe ehi ha,
7 Ha bụ ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi nye Onyenwe anyị.
8 “Fụọ opi ike na Gibea,
9 A ga-ebibi Ifrem kpamkpam
10 Ndị ndu Juda adịla ka ndị ahụ
11 Ifrem bụ onye a na-emegbu emegbu,
12 Adị m ka nla nye Ifrem,
13 “Mgbe Ifrem hụrụ ụdị ọrịa ọ na-arịa,
14 Nʼihi na-aga m adị ka ọdụm nye Ifrem
15 Aga m alaghachi azụ nʼọnọdụ m,