Oséias 4

IBO

1 Nụrụnụ okwu Onyenwe anyị unu ndị Izrel,

2 Ọ bụ naanị ịbụ ọnụ, ịgha ụgha na igbu mmadụ,

3 Nke a mere ala jiri nọrọ nʼiru ụjụ,

4 “Ma otu ọ dị, ka onye ọbụla ghara ise okwu,

5 Ị na-asọ ngọngọ ehihie na abalị,

6 ndị m ka a na-ala nʼiyi nʼihi na ha amaghị ihe.

7 Ka ha na-abawanye nʼọnụọgụgụ,

8 Ha na-eriju afọ site na mmehie ndị m.

9 Ọ ga-abụkwa ka ndị nchụaja dị, otu a ka ndị obodo dịkwa.

10 “Ha ga na-eri ihe ma afọ agaghị eju ha.

11 nʼaka ịgba akwụna,

12 Ndị nke m na-ajụ osisi apịrị apị ase ihe ha ga-eme,

13 Ha na-achụ aja nʼelu ugwu niile,

14 “Agaghị m ata ụmụ unu ndị inyom ahụhụ,

15 “Ọ bụ ezie na unu bụ ndị na-akwa iko unu bụ Izrel,

16 Ndị Izrel dị isiike

17 Ifrem na arụsị agbaala ndụ

18 Ọ bụladị mgbe mmanya ha gwụrụ,

19 Ifufe ga-ebupụ ha,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado