Miquéias 6

IBO

1 Geenụ ntị nʼihe Onyenwe anyị na-ekwu,

2 “Ma ugbu a geenụ ntị, unu ugwu niile,

3 “Unu bụ ndị m, gịnị ka m mere unu?

4 Nʼihi na e si m nʼala Ijipt kpọpụta unu.

5 Ndị m, chetanụ

6 Gịnị ka m ga-eji bịa nʼihu Onyenwe anyị,

7 Ọ ga-atọ Onyenwe anyị ụtọ, bụ ọtụtụ puku ebule,

8 Nʼihi na o gosila gị, gị mmadụ, ihe dị mma.

9 Gee ntị! Olu Onyenwe anyị na-ada na-akpọku ndị obodo ahụ,

10 Ọ ga-abụ na m ga-echezọ akụ ị kpara nʼụzọ na-ezighị ezi, gị ụlọ ajọ omume,

11 M ga-asị onye na-eji ihe ọtụtụ aghụghọ azụ ahịa,

12 Ndị ọgaranya unu bụ ndị na-eme ihe ike,

13 Nʼihi ya, ebidola m ịla unu nʼiyi,

14 Unu ga-eri nri ma afọ agaghị eju unu;

15 Unu ga-akụ mkpụrụ, ma unu agaghị ewe ihe ubi,

16 Unu edebela ụkpụrụ niile bụ nke Omri,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado