1 Ahụhụ dịrị m!
2 Ndị ezi omume agwụla nʼụwa,
3 Ọrụ nke aka ha abụọ na-arụpụta nke ọma bụ ajọ omume.
4 Onye nke kachasị ibe ya ịdị mma nʼime ha dịka uke.
5 Ekwenyerela onye agbataobi gị,
6 Nʼihi na nwa na-elelị nna ya anya.
7 Ma mụ onwe m, ana m ele Onyenwe anyị anya nʼihi inyeaka ya.
8 Achịkwala m ọchị gị onye iro m.
9 Nʼihi na m emehiela megide ya,
10 Mgbe ahụ, ndị iro m ga-ahụ,
11 Ụbọchị a ga-ewugharị mgbidi gị niile na-abịa;
12 Nʼụbọchị ahụ, ha ga-abịakwute gị,
13 Ma ụwa ga-aghọ ebe tọgbọrọ nʼefu nʼihi ndị bi nʼime ya,
14 Were mkpanaka gị zụọ ndị gị,
15 “Dịka nʼụbọchị ahụ unu sitere nʼIjipt pụta,
16 Mba dị iche iche ga-ahụ ya, ihere ga-emekwa ha,
17 Ha ga-aracha aja dịka agwọ,
18 Onye bụ chi ahụ dịka gị,
19 Ọ ga-emekwara anyị ebere ọzọ.
20 Ị ga-egosi Jekọb ntụkwasị obi,