Miquéias 5

IBO

1 Ugbu a doo ndị agha gị nʼusoro, gị obodo nke usuu ndị agha,

2 “Ma gị onwe gị, Betlehem Efrata,

3 Ya mere, a ga-arara ha nye

4 Ọ ga-eguzo zụọ igwe ewu na atụrụ ya,

5 Ọ ga-abụkwa udo anyị.

6 Onye ga-eji mma agha chịa ala Asịrịa,

7 Mgbe ahụ, ndị fọdụrụ afọdụ nke Jekọb

8 Ndị fọdụrụ afọdụ nke Jekọb

9 Aka gị ga-adị elu na mmeri nke ndị iro ya,

10 “Nʼụbọchị ahụ kwa,” otu a ka Onyenwe anyị kwubiri,

11 Aga m ala obodo niile dị nʼala unu nʼiyi,

12 Aga m ala mgbaasị unu nʼiyi,

13 Aga m ala arụsị a pịrị apị unu niile nʼiyi,

14 Aga m ehopu ogidi arụsị niile nke dị nʼetiti unu,

15 Aga m esite nʼoke iwe m na ọnụma m bọọrọ onwe m ọbọ

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado