1 Lee ka Onyenwe anyị si jiri igwe ojii nke iwe ya
2 Onyenwe anyị elodala ebe obibi niile nke Jekọb;
3 O sitela nʼoke iwe ya
4 O kweela ụta ya, jide ya nʼaka nri ya,
5 Onyenwe anyị dị ka onye iro,
6 O meela ka ebe obibi ya tọgbọrọ nʼefu, dịka ubi a gbara ogige;
7 Onyenwe anyị ajụla ebe ịchụ aja ya
8 Onyenwe anyị ekpebiela ibibi
9 Ọnụ ụzọ ama ya niile emikpuola nʼala;
10 Ndị okenye ada Zayọn
11 Ike agwụla anya m nʼihi ịkwa akwa,
12 Ha na-ebere nne ha akwa na-asị,
13 Gịnị ka m nwere ike ikwu banyere gị?
14 Ọhụ niile ndị amụma gị hụrụ
15 Ndị niile si nʼebe ị nọ
16 Ndị iro gị niile na-emeghepụ ọnụ ha
17 Onyenwe anyị emeela ihe o zubere ime.
18 Obi ndị mmadụ
19 Bilie, kwaa akwa nʼabalị,
20 “Lee anya, Onyenwe anyị, ma tụgharịa uche gị.
21 “Ụmụ okorobịa na ndị okenye dinakọrọ nʼotu ebe,
22 “Dịka i si akpọ oku ka a bịa nʼụbọchị oriri,