Lamentações 1

IBO

1 Lee ka obodo ahụ nke ndị ya dị ọtụtụ

2 Ọ na-akwasị akwa ike nʼabalị,

3 Juda ejeela biri nʼala ọzọ,

4 Okporoụzọ niile e si eje Zayọn na-eru ụjụ,

5 Ndị iro ya aghọọla ndị na-achị ya;

6 Ịma mma niile

7 Nʼụbọchị ndị ahụ niile e wedara ya nʼala,

8 Jerusalem emehiela nke ukwu,

9 Ịrụ arụ ya pụtara ihe, ọ bụladị nʼuwe ya.

10 Onye iro agbasaala aka ya

11 Ndị ya niile na-asụ ude

12 “Ọ bụ na ọ dịghị emetụ unu nʼobi, unu ndị niile na-esi ebe a na-agafe?

13 “O si nʼelu zite ọkụ,

14 “Ọ na-eleru anya na mmehie m niile;

15 “Onyenwe anyị ajụla

16 “Ọ bụ nke a mere m ji akwa akwa.

17 Lee ka Zayọn si gbasapụ aka ya

18 “Ma Onyenwe anyị bụ onye ezi omume.

19 “Akpọkuru m ndị mụ na ha dị na mma,

20 “Lee, Onyenwe anyị, ka m si bụrụ onye ahụhụ dị ukwuu dakwasịrị.

21 “Ndị mmadụ anụla olu ịsụ ude m,

22 “Kwere ka ihe ọjọọ niile ha na-eme bịa nʼihu gị.

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado