Jeremias 50

IBO

1 Okwu Onyenwe anyị nke ruru Jeremaya onye amụma ntị banyere Babilọn na banyere ala ndị Babilọn.

2 “Kwusaa ya na mba niile, mee ka a nụrụ ya;

3 Otu mba, nke si nʼakụkụ ugwu, ga-ebuso ya agha,

4 “Nʼụbọchị ndị ahụ, ma na mgbe ahụ,” otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara,

5 Ha ga-ajụ ajụjụ, banyere ụzọ e si eje Zayọn.

6 “Ndị m akpafuola dịka atụrụ furu efu.

7 Nʼihi ya, ndị niile chọtara ha na-eripịa ha.

8 “Sinụ na Babilọn gbalaga;

9 Nʼihi na aga m akpali ọtụtụ mba dị ike site nʼala dị nʼugwu,

10 Nʼihi nke a, Babilọn ga-aghọ ihe nkwata nʼagha.

11 “Nʼihi na ị ṅụrịrị ọṅụ nwee obi ụtọ,

12 Ihere ga-eme nne unu,

13 Nʼihi iwe dị ukwuu nke Onyenwe anyị, ọ dịghị onye ga-ebikwa nʼala Babilọn ọzọ,

14 “Doonụ onwe unu nʼusoro gburugburu obodo Babilọn,

15 Kpọọnụ mkpu agha megide ya, site nʼakụkụ niile!

16 Site na Babilọn wezuga onye na-agha mkpụrụ

17 “Izrel dị ka ewu na atụrụ a chụsasịrị achụsasị,

18 Nʼihi ya, ihe ndị a ka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, bụ Chineke Izrel kwuru,

19 Ma aga m akpọghachitekwa Izrel nʼebe ịta nri nke ha.

20 Nʼụbọchị ndị ahụ, ma na mgbe ahụ,” otu a ka Onyenwe anyị kwubiri,

21 “Busonụ ala Merataim agha,

22 A na-anụ ụzụ agha nʼala ahụ,

23 Lee ka e si gbajie,

24 Esiiri m gị ọnya, gị Babilọn;

25 Onyenwe anyị emegheela ụlọakụ ngwa agha ya,

26 Sitenụ nʼebe dị anya bịa buso ya agha.

27 Gbuonụ ụmụ oke ehi ya niile,

28 Geenụ ntị nʼihe ndị na-agbalaga na-ekwu, bụ ndị si na Babilọn na-agbapụ ọsọ.

29 “Kpọkọtanụ ndị na-agba ụta maka imegide Babilọn,

30 Nʼihi ya, ụmụ okorobịa ya ga-ada nʼokporoụzọ ama niile.

31 “Lee, edoola m onwe m imegide gị, gị onye nganga.”

32 Onye nganga ahụ ga-asọ ngọngọ daa,

33 Ihe ndị a ka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru:

34 Ma Onye mgbapụta ha dị ike.

35 “Mma agha ga-ebili megide ndị Babilọn niile,”

36 Mma agha ga-ebili megide ndị amụma ụgha ha niile.

37 Mma agha ga-ebili megide ịnyịnya ha, na ụgbọ agha ha,

38 Okpomọkụ ga-abịakwasị mmiri ha niile

39 “Nʼihi ya, ọ bụ ụmụ anụmanụ nke ọzara, na nkịta ọhịa ga-ebi nʼebe ahụ.

40 Dịka m si kwatuo Sọdọm na Gọmọra,

41 “Lee, ndị agha si nʼala dị nʼebe ugwu na-abịa;

42 Ha ji ọtụtụ ụta na ùbe;

43 Eze Babilọn nụrụ akụkọ banyere ude ha,

44 Lee, dịka mgbe ọdụm na-esi nʼoke ọhịa Jọdan

45 Nʼihi ya, nụrụ ihe Onyenwe anyị kwadobere megide Babilọn,

46 Ụwa ga-ama jijiji mgbe ha nụrụ mkpọtụ ọdịda Babilọn,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado