Jeremias 49

IBO

1 Nke a dịrị ndị Amọn:

2 Ma ụbọchị ahụ na-abịa,” ka Onyenwe anyị kwupụtara,

3 “Kpọọ mkpu akwa, gị Heshbọn, nʼihi na ebibiela Ai!

4 Gịnị mere unu ji anya isi nʼihi ndagwurugwu

5 Aga m esite nʼaka ndị niile gbara gị gburugburu

6 “Ma mgbe e mesịrị, aga m emekwa ka ndị Amọn laghachikwa nʼala ha.”

7 Nke dịrị Edọm:

8 Chigharịanụ gbalaga, unu ndị bi na Dedan.

9 Ọ bụrụ na ndị na-aghọrọ mkpụrụ vaịnị abịakwute gị,

10 Ma aga m agba Ịsọ ọtọ.

11 ‘Hapụnụ ụmụ mgbei unu niile, nʼihi na mụ onwe m ga-edebe ha ndụ.

12 Ihe ndị a ka Onyenwe anyị kwuru, “Ọ bụrụ na e mere ka ndị ahụ na-ekwesighị ịṅụ ihe dị nʼiko ahụ ṅụọ ya, a ga-esi aṅaa ghara ịta gị ahụhụ? A ghaghị ịta gị ahụhụ; ị ghakwaghị ịṅụ site nʼiko ahụ.”

13 “Eji m onwe m ṅụọ iyi, otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara, sị, na Bozra ga-aghọ mkpọmkpọ ebe, na ihe iju anya, na ihe ịta ụta, na ihe ịbụ ọnụ. Obodo ya niile ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe ruo mgbe ebighị ebi.”

14 Anụla m ozi si nʼọnụ Onyenwe anyị.

15 Ugbu a, aga m eme ka ị dị nta nʼetiti mba dị iche iche,

16 Ịdị egwu gị nke na-eyinye ndị mmadụ egwu,

17 “Edọm ga-aghọ ihe iju anya.

18 Dịka a kwaturu Sọdọm na Gọmọra,

19 “Aga m esi nʼala ya chụpụ Edọm nʼotu ntabi anya,

20 Nʼihi nke a, nụrụ ihe Onyenwe anyị kwadobere megide Edọm,

21 Ụwa ga-ama jijiji mgbe ha nụrụ mkpọtụ ọdịda ha;

22 Lee, otu ugo ga-efeli elu, fedatakwa.

23 Nke dịrị Damaskọs:

24 Damaskọs aghọọla onye ike gwụrụ.

25 Gịnị mere na-agbahapụbeghị obodo ahụ a maara aha ya,

26 Nʼezie, ụmụ okorobịa nọ nʼime ya ga-ada nʼokporoụzọ niile,

27 “Aga m esunye mgbidi Damaskọs ọkụ.

28 Banyere Keda na alaeze Hazọ, nke Nebukadneza eze Babilọn busoro agha:

29 A ga-adọta ụlọ ikwu ha, na igwe ewu na atụrụ ha nʼagha.

30 “Gbalaganụ ọsịịsọ.

31 “Bilienụ, gaa buso mba ahụ agha,

32 Ịnyịnya kamel ha ga-abụ ihe a ga-akwata nʼagha,

33 “Mgbe ahụ, Hazọ ga-aghọ ebe obibi nke nkịta ọhịa.

34 Nke a bụ okwu Onyenwe anyị ndị ruru Jeremaya onye amụma ntị banyere Elam, mgbe Zedekaya eze Juda bidoro ọchịchị ya.

35 Ihe ndị a ka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru,

36 Aga m esite nʼakụkụ anọ nke mbara eluigwe zite oke ifufe anọ,

37 Aga m etipịa Elam nʼihu ndị iro ha,

38 Aga m edo ocheeze m nʼElam,

39 “Ma nʼikpeazụ, nʼụbọchị ndị ahụ na-abịa,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado