Jeremias 48

IBO

1 Nke a dịrị Moab:

2 Ọ dịkwaghị ndị ga-eto Moab ọzọ,

3 Gee ntị nụrụ akwa na-ada na Horonaim,

4 A ga-etikpọ Moab,

5 Ha ga-eji oke ịkwa akwa

6 Gbalaganụ! Gbapụnụ ọsọ ndụ!

7 Ebe ọ bụ na unu na-atụkwasị obi nʼaka ọrụ unu, na nʼakụnụba unu,

8 Onye mbibi ahụ ga-abịa megide obodo niile.

9 Wụkwasị ala Moab nnu,

10 “Ọbụbụ ọnụ dịrị onye ahụ ji aghụghọ na-arụ ọrụ Onyenwe anyị.

11 “Onye na-anọ juu ka Moab bụ site na mgbe ọ bụ nwantakịrị,

12 Ma ụbọchị ndị ahụ na-abịa,” otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara,

13 Mgbe ahụ, ihere Kemosh ga-eme Moab,

14 “Unu si aṅaa ekwu sị, ‘Ndị dị ike nʼagha ka anyị bụ;

15 A ga-ebibi ala Moab, busokwa obodo ya niile agha.

16 “Ọdịda Moab dị nso;

17 Kasịenụ ya obi, unu ndị niile gbara ya gburugburu,

18 “Sitenụ nʼebe nsọpụrụ unu dị elu rịdata,

19 Guzonụ nʼakụkụ ụzọ, hụrụ ihe na-eme,

20 E meela ka ihere mee Moab, nʼihi na a tụpịala ya.

21 Oge a ga-ekpe ndị bi nʼala dị larịị ikpe abịala,

22 Dibọn, Nebo na Bet-Diblataim,

23 Kiriatem, Bet-Gamul na Bet-Meon,

24 Keriọt na Bozra,

25 E bipụla mpi Moab,

26 “Meenụ ya ka ọ ṅụbiga mmanya oke,

27 Izrel ọ bụghị ihe ọchị nye gị?

28 Sitenụ nʼobodo unu niile gbapụ ọsọ; jeenụ biri nʼetiti nkume,

29 “Anyị anụla ihe banyere mpako Moab.

30 Amaara m ihe banyere mmụọ nke akpọghị onye ọzọ ihe ọbụla, nke dị nʼime ya, ma ọ gaghị abara ya uru ọbụla.

31 Nʼihi ya, aga m akwasị akwa ike nʼihi Moab,

32 Akwa nke karịrị akwa Jeza ka m ga-akwa nʼihi gị,

33 Ọṅụ na obi ụtọ ka e wepụrụ

34 “A na-anụ ụda iti mkpu akwa ha

35 Aga m eme ka ndị ahụ niile na-achụ aja nʼebe niile dị elu,

36 “Ụda akwa nke na-ada nʼime obi m nʼihi Moab dịka ụda ọja.

37 A kpụchapụla agịrị isi niile,

38 Nʼelu ụlọ niile nke dị na Moab,

39 “Lee ka e si tipịa ya! Lee ka ha si akwasị akwa ike!

40 Ihe ndị a ka Onyenwe anyị kwuru,

41 A ga-adọta Keriọt nʼagha,

42 A ga-ebibi obodo Moab, mee ya ka ọ ghara ịdịkwa,

43 Oke egwu na olulu, na igbudu nke onye na-esi ọnya nọ na-eche unu,

44 “Nʼoge ahụ, onye ọbụla gbapụrụ ọsọ site nʼihe oke egwu

45 “Nʼokpuru ndo Heshbọn

46 Ahụhụ dịrị gị, gị Moab!

47 “Ma emesịa, nʼụbọchị ndị ahụ na-abịa,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado