Jó 8

IBO

1 Mgbe ahụ, Bildad onye Shua zaghachiri sị:

2 “Ruo ole mgbe ka i ga na-ekwu okwu dị otu a?

3 Chineke ọ na-ekpe ikpe na-ezighị ezi?

4 Mgbe ụmụ gị mehiere megide ya,

5 Ma ọ bụrụ na i ga-achọsi Chineke ike,

6 ọ bụrụ na ị bụ onye dị ọcha nʼobi na onye ụzọ ya ziri ezi,

7 Ọ bụ ezie, na mmalite gị nwere ike ịdị ala,

8 “Jụọ ọgbọ ndị gara aga

9 Nʼihi na anyị onwe anyị bụ ndị a mụrụ naanị ụnyaahụ, ndị ọ dịghị ihe ha maara.

10 Ọ bụ na ha agaghị agwa gị ma kuziekwara gị ihe?

11 Ahịhịa papịrọs o nwere ike ito nʼebe apịtị na-adịghị?

12 Nʼihi na mgbe ha ka na-etopụta etopụta, mgbe a na-egbubibeghị ha,

13 Nke a bụ oke ndị na-echefu Chineke,

14 Ihe ọ tụkwasịrị obi bụ ihe na-awa awa;

15 Ọ bụrụ na ọ dabere na ya, ọ ga-etibi;

16 Ọ dị ka ahịhịa ubi a na-agba mmiri nke ọma nʼubi a gbara ogige, nke anwụ na-amụkwasị,

17 Mgbọrọgwụ ya tụhịrị gburugburu nkume ndị dị nʼubi ahụ,

18 Ma mgbe e si nʼọnọdụ ya hopu ya,

19 Nʼezie, ndụ ya na-akpọnwụ,

20 “Nʼezie Chineke anaghị agbakụta onye ụzọ ya ziri ezi azụ,

21 Ọ ga-eme ka ọnụ gị jupụta nʼọchị.

22 Ndị iro gị ka a ga-eyikwasị ihere dị ka uwe,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado