Jó 7

IBO

1 “Ndụ mmadụ nʼụwa ọ bụghị ọgụ na mgba?

2 Dịka ọhụ na-eche mgbe anyanwụ ga-ada,

3 otu a ka e si kenye m ọtụtụ ọnwa nke obi ụtọ na-adịghị nʼime ya,

4 Mgbe m na-edina ala, ana m asị, ‘Olee mgbe m ga-ebili?’

5 Lee na anụ ahụ m jupụtara nʼikpuru, na akpụkpọ;

6 “Ụbọchị nke ndụ m na-agabiga ngwangwa karịa ihe eji akpa akwa nke ọkpa akwa,

7 O Chineke cheta na ndụ m bụ naanị otu nkuume;

8 Anya na-ahụ m ugbu a agaghị ahụkwa m ọzọ;

9 Dịka igwe ojii si efefusi ma na-agbasa,

10 E, ọ naghị alọghachikwa nʼụlọ ya ọzọ;

11 “Ya mere agaghị m emechi ọnụ;

12 A bụ m oke osimiri, maọbụ anụ ukwu dị nʼogbu osimiri,

13 Mgbe m chere na ihe ndina m ga-akasị m obi,

14 nʼagbanyeghị na ị na-eji nrọ menye m egwu

15 ya mere, ahọrọ m ị bụ onye a tọgburu atọgbu na ọnwụ,

16 Ana m asọ ndụ m oyi; agaghị m adị ndụ ruo ebighị ebi.

17 “Gịnị ka mmadụ bụ i ji na-agụ ya dịka ihe,

18 i ji na-enyocha ya ụtụtụ niile,

19 Ị gaghị elepụ anya gị site nʼebe m nọ,

20 Ọ bụrụ na m emehiela, gịnị ka m mere megide gị,

21 Ọ bụ na i nweghị ike ịgbaghara m njehie m,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado