Jó 5

IBO

1 “Kpọọ oku ma ị chọọ, ma onyekwanụ ga-aza gị?

2 Oke iwe na-egbu onye nzuzu,

3 Mụ onwe m ahụla onye nzuzu ka ọ na-agba mgbọrọgwụ,

4 Ụmụ ya na-anọpụ anya site nʼebe nchebe dị,

5 Onye agụụ na-agụ na-eripịa ihe o wetara nʼubi;

6 Nʼihi na ọnọdụ ọjọọ adịghị esite nʼala pupụta,

7 Kama, a mụrụ mmadụ nye nsogbu,

8 “Ma ọ bụrụ na m bụ gị, m ga-ekpesara Chineke;

9 Nʼihi na Chineke na-arụ ọrụ ịtụnanya karịrị nghọta,

10 Ọ bụ ya na-enye elu ụwa mmiri ozuzo,

11 Ọ na-ebuli ndị dị ala elu,

12 Ọ na-emebi nzube niile nke ndị aghụghọ,

13 Ọ na-ejide ndị oke amamihe nʼaghụghọ ha niile,

14 Ọchịchịrị na-abịakwasị ha nʼoge ehihie,

15 Ọ na-azọpụta ndị mkpa na-akpa, site na mma agha dị ha nʼọnụ,

16 Ya mere, ndị ogbenye na-enwe olileanya,

17 “Ngọzị na-adịrị mmadụ ahụ Chineke na-adọ aka na ntị;

18 Nʼihi na ọ na-etihịa mmadụ ahụ ma na-ekechikwa ọnya ha;

19 Ọ ga-anapụta gị site nʼụzọ nsogbu isii,

20 Ọ ga-echebe gị ka ị hapụ ịnwụ nʼoge ụnwụ;

21 Ị ga-abụ onye a na-echebe site na nkwutọ nke ire ndị ga-ekwutọ gị.

22 Ị ga-achị ọchị nʼoge ụnwụ na nʼoge mbibi,

23 Nʼihi na gị na nkume niile dị nʼọhịa ga-agba ndụ,

24 Ị ga-amata na ụlọ ikwu gị dị nʼudo;

25 Ị ga-amata na ụmụ gị ga-adị ọtụtụ,

26 Ị ga-aba nʼili gị mgbe i mere nnọọ ezigbo agadi,

27 “Anyị enyochaala ihe a, hụ na ọ bụ eziokwu.

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado