Jó 38

IBO

1 Mgbe ahụ, Onyenwe anyị sitere nʼoke ifufe gwa Job okwu sị:

2 “Onye bụ onye a nke ji okwu ihe ọmụma na-adịghị na ya

3 Ugbu a, jikere onwe gị dịka dimkpa

4 “Ebee ka ị nọ mgbe m tọrọ ntọala ụwa?

5 Onye kpebiri ihe ụwa ga-aha ka ya? Nʼezie ị maara,

6 Nʼelu gịnị ka a tọrọ ntọala ya,

7 Mgbe kpakpando nke isi ụtụtụ zukọrọ bụọ abụ,

8 “Onye kara akara nye osimiri iwu ebe ọ ga-ejedebe

9 mgbe m yikwasịrị ha igwe ojii dịka uwe,

10 mgbe m kpaara ya oke ebe ọ ga-akwụsị,

11 mgbe m sịrị, ‘Ruo ebe a ka ị ga-asọrute, ị gaghị agabiga ya,

12 “O nweela oge i nyere ụtụtụ iwu,

13 ka o jide akụkụ niile nke ụwa aka

14 Ụwa na-ewere ụdịdị ya dịka ụrọ a kakwasịrị akara;

15 A na-eme ka ndị na-emebi iwu ghara inwe ìhè,

16 “I jeruola nʼisi iyi mmiri dị nʼosimiri,

17 O nweela onye gosiri gị ọnụ ụzọ ọnwụ?

18 Ị ghọtara ịdị ukwu nke ụwa na otu o si gbasapụ?

19 “Olee ụzọ e si aga ebe ìhè bi?

20 Ị nwere ike iduru ha jee nʼebe ha bi?

21 Nʼezie ị maara, nʼihi na a mụọla gị tupu e kee ihe ndị a!

22 “Ị banyela nʼụlọ niile ebe a na-achịkọba snoo,

23 nke m chekwara nye oge nsogbu,

24 Kedụ ụzọ e si ejeru ebe a na-anọ ekesasị amụma egbe eluigwe,

25 Onye wara ụzọ maka oke mmiri ozuzo,

26 Si otu a mee ka mmiri zokwasị ebe mmadụ na-ebighị,

27 ka mmiri ozuzo mee ka ala kpọrọ nkụ nweta mmiri

28 Mmiri ozuzo o nwere nna?

29 Site nʼakpanwa onye ka mkpụrụ mmiri si apụta?

30 nke na-eme ka mmiri kpụkọtaa dịrị ike dịka nkume,

31 “Ị pụrụ ikechi agbụ niile nke Pleiades?

32 Ị pụrụ ime ka igwe kpakpando pụta nʼoge ha

33 Ị maara iwu na-achị ihe niile dị na mbara eluigwe?

34 “Ị pụrụ iti mkpu ruo igwe ojii

35 Ị pụrụ izipụ amụma egbe eluigwe nʼụzọ ha?

36 Onye na-etinye amamihe nʼobi mmadụ,

37 Onye nwere amamihe ịgụ igwe ojii niile dị na mbara eluigwe ọnụ?

38 mgbe aja dị nʼala siri ike,

39 “Ọ bụ gị na-achụtara nne ọdụm ihe oriri,

40 mgbe ha makpuuru nʼime ọgba ha,

41 Onye na-edoziri ugolọma ihe oriri ya,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado