Jó 36

IBO

1 Elihu gara nʼihu sị:

2 “Nyetụ m nwa oge nta, ka m gosi gị

3 Ana m enweta amamihe m site nʼebe dị anya;

4 Ya doo gị anya na okwu m abụghị okwu ụgha;

5 “Chineke dị ike ma ọ dịghị eleda mmadụ ọbụla anya;

6 Ọ naghị edebe ndị ajọ omume ndụ,

7 Ọ dịghị ewepụ anya ya nʼebe ndị ezi omume nọ,

8 Ma ọ bụrụ na e kechie ụmụ mmadụ nʼagbụ igwe,

9 ọ na-agwa ha ihe ha mere,

10 Ọ na-eme ka ha ṅaa ntị nye ntụziaka,

11 Ọ bụrụ na ha erube isi, jekwaara ya ozi,

12 Ma ọ bụrụ na ha egeghị ntị,

13 “Ndị ajọ omume na-ebu iro nʼobi ha.

14 Ha na-anwụ nʼoge okorobịa ha,

15 Ma ndị na-ahụsị anya ka ọ na-azọpụta site nʼahụhụ ha;

16 “Ọ na-achọsi ike ịnapụta gị site nʼọnụ mkpagbu,

17 Ma ugbu a, ikpe ọmụma dịịrị ndị ajọ omume na-anyịgbu gị;

18 Lezie anya ka mmadụ ọbụla ghara iji akụnụba rafuo gị;

19 Akụnụba gị maọbụ ịdị ike gị ha pụrụ ịnapụta gị

20 Anọla na-echere ka abalị bịa,

21 Lezie anya, ka i ghara iche ihu nye ajọ ihe,

22 “E buliela Chineke elu nʼike ya,

23 Onye họpụtaara ya ụzọ ọ ga-agbaso,

24 Cheta ka i bulie ọrụ aka ya elu,

25 Mmadụ niile ahụzuola ya;

26 Lee, Chineke dị ukwuu, karịa nghọta anyị.

27 “Ọ bụ ya na-eme ka ukuru mmiri rigoro nʼelu mgbe anwụ na-acha,

28 Igwe ojii na-awụdata mmiri dị nʼime ya

29 Onye pụrụ ịghọta ka o si gbasaa igwe ojii,

30 Lee, ọ gbasaala amụma ya gburugburu ya

31 Nke a bụ ụzọ o si achị mba niile

32 O ji amụma nke egbe eluigwe kpojuo aka ya,

33 Ịda ụda nke egbe eluigwe na-akọwa ọbịbịa nke oke ifufe mmiri;

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado