Jó 35

IBO

1 Mgbe ahụ, Elihu sịrị:

2 “Ị na-eche na nke a ziri ezi?

3 Nʼagbanyeghị ihe ndị a, ị na-ajụ ya si, ‘Uru gịnị ka ọ baara m,

4 “Ọ ga-amasị m ịzaghachi gị,

5 Lelie anya na eluigwe ma hụkwa.

6 Ọ bụrụ na i mehie, olee ụzọ nke a si metụta ya?

7 Ọ bụrụ na ị bụ onye ezi omume, gịnị ka ị na-enye ya,

8 Ajọ omume gị na-emetụta naanị mmadụ dịka gị,

9 “Ụmụ mmadụ na-eti mkpu akwa nʼihi ịba ụba nke mmegbu,

10 Ma ọ dịghị onye na-asị, ‘Olee ebe Chineke onye kere m nọ,

11 onye na-akụziri anyị ihe karịa ka ọ na-akụziri ụmụ anụ ọhịa nke ụwa,

12 Ọ dịghị azaghachi mgbe ụmụ mmadụ na-eti mkpu akwa,

13 Nʼezie, Chineke adịghị aṅa ntị nʼarịrịọ efu ha;

14 Ma ya bụrụzie nke a ị na-ekwu, ọ ga-esi aṅaa gee ntị

15 Ọzọ, nʼihi na iwe ya adịghị eweta ntaramahụhụ,

16 Ya mere, Job saghere ọnụ ya kwuo okwu dịka onye na-amaghị ihe;

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado