Jó 21

IBO

1 Mgbe ahụ, Job zara sị:

2 “Gee ntị nke ọma nʼokwu m;

3 Nwee ndidi ka m kwuchaa okwu m,

4 “Ọ bụ mmadụ ka m na-ekpesara?

5 Lee m anya ka ahụ maa gị jijiji;

6 Mgbe m chere echiche maka nke a, egwu tụrụ m

7 Gịnị mere ndị ajọ omume ji enwe ndụ ogologo,

8 Ha na-ahụ ụmụ ka ha na-akwụsike ike gburugburu ha,

9 Ha na-ebi ndụ udo nʼezinaụlọ ha na-atụghị egwu na ihe ọjọọ ọbụla ga-adakwasị ha;

10 Oke ehi ha na-agba nne ehi ha na-esepụghị aka;

11 Ha na-ezipụ ụmụ ha dịka igwe atụrụ;

12 Ha na-abụ abụ nʼụda egwu otiti na ụbọ akwara;

13 Ha na-anọ ụbọchị ndụ ha niile nʼọganihu,

14 Ma ndị a na-asị Chineke, ‘Hapụ anyị aka,

15 Onye ka Onye pụrụ ime ihe niile bụ, anyị ga-eji jeere ya ozi?

16 Ma ọganihu ha adịghị nʼaka ha

17 “Ma ugboro ole ka a na-emenyụ ọkụ oriọna nke ndị na-emebi iwu?

18 Ugboro ole ka ha dịka ahịhịa kpọrọ nkụ nʼihu ikuku,

19 A na-asị, ‘Chineke na-akpakọtara ụmụ ha ntaramahụhụ nke njehie ha.’

20 Ka anya ha hụ mbibi nke onwe ya,

21 Gịnị gbasara ha banyere ezinaụlọ ha hapụrụ

22 “Ọ dị onye pụrụ izi Chineke ihe ọmụma,

23 Otu onye na-anwụ mgbe o jupụtara nʼike na ume,

24 mgbe ahụ ya bụ nke eji ezi nri zụọ nke ọma,

25 Onye ọzọ na-anwụ nʼihe ilu nke mkpụrụobi,

26 Nke ọbụla nʼime ha dina nʼakụkụ ibe ya nʼime aja,

27 “Amaara m nke ọma ihe bụ echiche unu

28 Unu ga-ajụ m ajụjụ sị, ‘Ugbu a, ole ụlọ oke mmadụ ahụ.

29 Ọ bụ na unu ajụbeghị ndị njem ajụjụ?

30 na a na-echebe ndị ọjọọ pụọ nʼụbọchị nhụju anya,

31 Onye na-atụ ha mmehie ha nʼihu?

32 A na-eburu ha gaa nʼili,

33 Aja dị na ndagwurugwu na-atọ ha ụtọ;

34 “Ya mere, olee otu unu ga-esi were okwu na-enweghị isi kasịe m obi?

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado