Jó 19

IBO

1 Job zara sị:

2 “Ruo ole mgbe ka unu ga-anọgide na-ata m ahụhụ?

3 Ugboro iri ndị a ka unu kọcharala m,

4 A sịkwarị na m bụ onye mmehie,

5 Ọ bụrụ na unu na-ebuli onwe unu elu karịa m,

6 mgbe ahụ, maranụ na Chineke emejọọla m,

7 “Ọ bụ ezie na m na-eti mkpu akwa sị: ‘A na-emejọ m.’ Ma ọ dịghị ọsịsa m na-anata;

8 Ọ nọchiela ụzọ m ka m ghara ịgafe;

9 O yipụla m ugwu m,

10 Ọ na-eti m ihe otiti nʼakụkụ niile, ruo mgbe m gabigara;

11 Iwe ya dị ọkụ megide m;

12 Ndị agha ya ji ike na-abịa;

13 “O meela ka ụmụnne m

14 Ndị ikwu m anaghị etinyekwa uche nʼihe banyere m;

15 Ndị ọbịa nọ nʼụlọ m na ndị odibo m nwanyị na-agụ m dịka onye ala ọzọ;

16 Ana m akpọ odibo m oku ma ọ dịghị aza m,

17 Iku ume m abụrụla ihe nwunye m apụghị ịnagide;

18 Ọ bụladị ụmụntakịrị nwoke na-akwa m emo;

19 Ndị ahụ m kpọrọ ndị enyi ọma m na-ele m anya dịka m bụ ihe arụ;

20 Abụ m naanị ọkpụkpụ ọkpụkpụ;

21 “Meerenụ m ebere, ndị enyi m, meerenụ m ebere,

22 Gịnị mere unu ji achụ m dịka Chineke si achụ m?

23 “Ọ gaara atọ m ụtọ

24 na e ji mkpisi igwe dee ha,

25 Amara m na onye mgbapụta m na-adị ndụ,

26 Mgbe e mebisikwara akpụkpọ ahụ m,

27 Mụ onwe m ga-eji anya m abụọ hụ ya,

28 “Ọ bụrụ na unu asị, ‘Anyị ga-emegide ya

29 unu onwe unu kwesiri ịtụ egwu mma agha;

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado