Jó 17

IBO

1 Mmụọ m tiwara etiwa,

2 Nʼezie ndị na-akwa emo gbara m gburugburu;

3 “Debere m ihe ebe nʼebe gị Chineke nọ.

4 I mechiela uche ha ka ha ghara inwe nghọta;

5 Ọ bụrụ na mmadụ ekwujọọ enyi ya ka o were nweta uru dị nʼime ya,

6 “Chineke emeela ka m bụrụ okwu ilu nye onye ọbụla,

7 Anya m na-ahụ inyogho inyogho nʼihi iru ụjụ;

8 Ndị na-eme ihe ziri ezi na-akụja mgbe ha hụrụ nke a;

9 Ma otu ọbụla ọ dị, ndị ezi omume ga-aga nʼihu nʼiso ụzọ ha,

10 “Ma bịanụ, unu niile, bidonụ okwu unu ọzọ!

11 Ụbọchị m niile agafeela, atụmatụ m abụrụla ihe lara nʼiyi.

12 na-edo abalị nʼọnọdụ ehihie;

13 Ọ bụrụ na ebe obibi m na-ele anya ya bụ ili,

14 a sikwa na m asị ire ure, ‘Nna m ka ị bụ,’

15 ebeekwa ka olileanya m dị?

16 Olileanya m ọ ga-arịda ruo nʼọnụ ụzọ ama nke ọnwụ?

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado