Jó 16

IBO

1 Mgbe ahụ, Job zara sị:

2 “Anụla m ọtụtụ ihe dịka ndị a;

3 Ogologo okwu efu ndị a niile unu na-ekwu, ọ naghị akwụsị?

4 Mụ onwe m nwekwara ike ikwu okwu dịka unu,

5 Ma ọnụ m ga-agba unu ume;

6 “Ma ọ bụrụ na m ekwuo, adịghị egbochi ihe mgbu m,

7 Nʼezie o Chineke, i meela ka ike gwụ m,

8 I keela m agbụ; agbụ m abụrụla ihe akaebe megide m;

9 Chineke na-eweso m iwe, jiri iwe ya na-adọwasị m,

10 Ụmụ mmadụ na-asaghe ọnụ ka ha chịa m ọchị,

11 Chineke ewerela m nyefee nʼaka ndị ajọ omume,

12 Ihe na-agara m nke ọma, ma Chineke tipịara m.

13 ndị ọgba ụta ya agbaala m gburugburu.

14 Mgbe niile, ọ na-emegide m;

15 “Adụkọtala m akwa mkpe were ya kpuchie anụ ahụ m,

16 Ihu m na-acha ọbara ọbara site nʼakwa nke m na-akwa,

17 ma aka m emeghị ihe ike ọbụla,

18 “Ala, biko, ezokwala ọbara m;

19 Ọ bụladị ugbu a, onye akaebe m nọ nʼeluigwe,

20 Onye na-arịọrọ m arịrịọ bụ enyi m,

21 Nʼọnọdụ mmadụ ka ọ na-arịọ Chineke

22 “Naanị afọ ole na ole ga-agabiga

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado