Jó 15

IBO

1 Mgbe ahụ, Elifaz onye Teman zara sị:

2 “Onye maara ihe ọ ga-eji okwu na-abaghị uru zaghachi?

3 Ọ ga-eji okwu na-abaghị uru rụọ ụka,

4 Ma ị na-eleda ezi omume anya

5 Mmehie gị na-eme ka ọnụ gị kwuo okwu ngwangwa;

6 Ọnụ gị na-ama gị ikpe, ọ bụghị mụ onwe m,

7 “Ị bụ mmadụ mbụ a mụrụ?

8 Ọ getụla ntị nʼizu nzuzo nke Chineke?

9 Gịnị ka ị maara nke anyị na-amaghị?

10 Ndịisi awọ na ndị kara nka nọ nʼetiti anyị,

11 Ọ ga-abụ na nkasiobi Chineke bụrụ gị ihe nta,

12 Gịnị mere obi gị ji duhie gị,

13 nke mere iwe gị jiri dị ọkụ megide Chineke,

14 “Gịnị ka mmadụ efu bụ, ọ ga-eji dị ọcha nʼobi,

15 Ọ bụrụ na Chineke atụkwasịghị ndị nsọ ya obi,

16 ọ ga-esi aṅaa tụkwasị mmadụ efu onye rụrụ arụ obi,

17 “Gee m ntị ka m kọwaara gị;

18 bụ ihe ndị amamihe kwuru,

19 bụ ndị e nyefere ala ndị a nʼaka ha

20 Ụbọchị ndụ ya niile, onye ajọ omume na-ata ahụhụ mmekpa ahụ,

21 Ụzụ na-eweta oke egwu na-eju ya ntị,

22 O nweghị olileanya ịgbanarị ọchịchịrị;

23 Ọ na-akpagharị na-achọ ebe nri dịka udele;

24 Ahụhụ na mkpagbu na-eme ka ọ tụọ oke egwu,

25 Nʼihi na ọ na-atụ Chineke aka nʼihu,

26 O ji ikwesi olu ike,

27 “Ọ bụ ezie na abụba kpuchiri ihu ya,

28 ọ ga-ebi nʼobodo e bibiri ebibi,

29 Ma ọ gaghị aga nʼihu ị bụ ọgaranya, akụ ya agaghị adịgidekwa.

30 Ọ gaghị agbanarị ọchịchịrị,

31 Ka onye dị otu a hapụ ịghọgbu onwe ya site nʼịtụkwasị uche nʼihe efu,

32 Tụpụ oge ya eruo, ọ ga-anata ụgwọ ọrụ ya nʼuju,

33 Ọ ga-adị ka osisi vaịnị nke mkpụrụ ya dapụsịrị na-achaghị acha,

34 Nʼihi na ndị na-amaghị Chineke ga-adị ka nwanyị aga,

35 Ha na-atụrụ ihe ọjọọ dịka ime, ma mụọkwa ajọọ omume;

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado