Jó 14

IBO

1 “Mmadụ nke nwanyị mụrụ

2 Ọ na-awalite dịka okoko osisi, ma kpọnwụọkwa mgbe na-adịghị anya,

3 Ị na-elegide onye dị otu a anya?

4 Onye pụrụ iwepụta ihe dị ọcha site nʼihe na-adịghị ọcha?

5 Ị kpebiela ụbọchị ndụ nke mmadụ;

6 Nʼihi nke a, wepụ anya gị nʼebe ọ nọ, hapụ ya ka ọ nọọrọ onwe ya

7 “Ma olileanya dịịrị osisi;

8 A sịkwarị na mgbọrọgwụ ya emeela ochie nʼala,

9 mgbe ọbụla mmiri zokwasịrị ya,

10 Ma mmadụ na-anwụ, e lie ya;

11 Dịka mmiri dị nʼoke osimiri si ata,

12 otu a ka mmadụ si e dinaa ma ọ dịghị etetakwa ọzọ;

13 “A sị na ị ga-ezo m nʼala mmụọ,

14 Ọ bụrụ na mmadụ anwụọ, ọ ga-adị ndụ ọzọ?

15 Ị ga-akpọ, aga m azakwa gị,

16 Nʼihi mgbe ahụ ị ga-agụ nzọ ụkwụ m niile ọnụ,

17 A ga-ekechi njehie m nʼakpa,

18 “Ma dịka ugwu si erichasi daa,

19 dịka mmiri si akwọchasị nkume,

20 Ị na-egosi ya na ị karịrị ya ike, ma ha na-agabiga;

21 Ọ bụrụ na a na-asọpụrụ ụmụ ha, ha adịghị amata nke a;

22 Ihe mgbu nke anụ ahụ ya ka ọ na-ama

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado