Jó 13

IBO

1 “Anya m abụọ ahụla ihe ndị a niile,

2 Mụ onwe m makwa ihe unu maara;

3 Ma ọ bụ Onye pụrụ ime ihe niile ka m chọrọ ịgwa okwu,

4 Ma otu ọ dị, unu ji okwu ụgha etechi m dịka ọ bụ mgba ụlọ;

5 Ọ bụrụ nnọọ na unu ga-agba nkịtị,

6 Ugbu a, nụrụnụ ịrụ ụka m;

7 Unu ga-ekpelara Chineke ikpe mmegide?

8 Unu ga-egosi ya na unu na-ekpelara ya ikpe?

9 Ọ ga-adịrị unu mma ma ọ bụrụ na o nyochaa unu?

10 Ọ ghaghị ịbara unu mba

11 Ọ ga-abụ na ebube na ịdị ukwuu ya adịghị eme ka unu maa jijiji?

12 Okwu amamihe unu niile dịka ilu nke ntụ;

13 “Nọọnụ jụụ ka m kwuo okwu;

14 Nʼihi gịnị ka m ga-eji tinye onwe m na nsogbu,

15 A sịkwarị na ọ ga-etigbu m aghaghị m ịtụkwasị ya obi m.

16 Nʼezie, nke a ga-aghọrọ m nzọpụta

17 Geenụ ntị nke ọma nʼokwu m.

18 Ugbu a, edoziela m ikpe m nʼusoro,

19 Ọ dị onye pụrụ ibo m ebubo?

20 “Meere m naanị ihe abụọ ndị a, O Chineke,

21 Wepụ aka gị i ji emegide m, meekwa ka ha dị anya nʼebe m nọ.

22 Mgbe ahụ, kpọọ m oku, aga m azakwa gị.

23 Ole ka ha dị bụ mmejọ na mmehie m mere?

24 Gịnị mere i ji gbakụta m azụ?

25 Ị ga-enye ahịhịa ikuku na-ebugharị ntaramahụhụ?

26 Nʼihi na ị na-edetu ihe ndị dị ilu megide m,

27 Ị na-eji mkpọrọ igwe kegide ụkwụ m abụọ;

28 “Ya mere, mmadụ nʼala nʼiyi dịka ihe rere ere,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado