1 “Ike ịdị ndụ agwụla m.
2 Ihe m ga-agwa Chineke bụ nke a: Apụtala maa m ikpe,
3 Ọ dị gị mma nʼobi imegbu m,
4 Ị nwere anya nke anụ ahụ?
5 Ụbọchị nke gị, ha dịka nke ndị nwere anụ ahụ,
6 Nke ga-eme na i na-achọpụta ikpe ọmụma m
7 Ọ bụ ezie na ị maara na ikpe amaghị m,
8 “Ọ bụ aka gị kpụrụ m kee m.
9 Cheta na ị kpụrụ m dịka ụrọ.
10 Ọ bụ na ị wụpụghị m dịka mmiri ara ehi
11 Yikwasị m akpụkpọ ahụ na anụ ahụ,
12 I nyere m ndụ gosikwa m obiọma gị,
13 “Ma nke a bụ ihe i zoro nʼime obi gị,
14 Ọ bụrụ na m mehiere, ị ga na-ele m anya,
15 Ọ bụrụ na ikpe mara m, ahụhụ na-adịrị m!
16 Ọ bụrụ na m welie m isi elu, dịka ọdụm ị ga-eji nwayọọ na-eso m nʼazụ
17 I na-eweta ndị ama ọhụrụ megide m,
18 “Gịnị mere i ji wepụta m site nʼafọ nne m?
19 A sịkwarị na amụpụtaghị m
20 Ụbọchị ndụ m ọ dịghị ole na ole?
21 tupu m hapụ laa nʼala ọchịchịrị na onyinyo nke ọnwụ
22 Nʼala nke oke ọchịchịrị,