Joel 2

IBO

1 Fụọ opi ịdọ aka na ntị na Zayọn.

2 Ọ bụ ụbọchị ọchịchịrị na nke mgbarụ ihu.

3 Ọkụ na-ere na-aga ha nʼihu,

4 Nʼile anya, ha dịka ịnyịnya,

5 Ha ji ụzụ dịka ụzụ ụgbọala

6 Egwu na-ejide ndị niile ha chere ihu.

7 Ha na-ekwogharị dịka ndị agha;

8 Ọ dịghị onye na-anọchiri ibe ya ụzọ.

9 Ha na-enukwasị obodo,

10 Ala na-ama jijiji nʼihu ha,

11 Olu Onyenwe anyị dara

12 “Ọ bụladị ugbu a,” otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya,

13 Dọwakwaanụ obi unu,

14 Onye maara? Ma eleghị anya ọ ga-alọghachite azụ tụgharịa obi ya,

15 Fụọ opi ike nʼime Zayọn.

16 Chịkọtaa onye ọbụla,

17 Ka ndị nchụaja, bụ ndị na-ejere Onyenwe anyị ozi,

18 Mgbe ahụ, Onyenwe anyị kworo ekworo nʼihi ala ya,

19 Onyenwe anyị zaghachiri ha sị,

20 “Aga m ewezuga ndị agha ahụ si nʼugwu, zipụ ha nʼebe tere anya,

21 Atụkwala egwu, gị ala Juda,

22 Atụla egwu, unu anụ ọhịa niile,

23 Ụmụ Zayọn, ka obi tọọ unu ụtọ,

24 Ebe ịzọcha ọka gị niile ga-ejupụtakwa na mkpụrụ ọka,

25 “Aga m enyeghachi afọ niile nke igurube riri,

26 Unu ga-eri ka unu siri chọọ, rijuchaa afọ,

27 Mgbe ahụ unu ga-amata na m nọ nʼebe a nʼetiti ndị m Izrel.

28 “Ma emesịa,

29 Nʼụbọchị ahụ, aga m awụsa mmụọ m

30 Aga m egosi ihe ebube dị iche iche na mbara eluigwe,

31 Anyanwụ ga-agbanwe ghọọ ọchịchịrị,

32 Ọ ga-erukwa na onye ọbụla nke na-akpọku aha Onyenwe anyị

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado