1 Okwu Onyenwe anyị nke bịakwutere Juel nwa Petuel.
2 Nụrụnụ nke a, unu ndị okenye;
3 Gwanụ ya ụmụ unu,
4 Ihe igurube rifọrọ
5 Tetanụ, unu ndị na-aṅụbiga mmanya oke. Kwaanụ akwa.
6 O nwere mba bịakwasịrị ala m,
7 Ọ laala mkpụrụ vaịnị m nʼiyi
8 Kwaa akwa mwute dịka nwaagbọghọ na-amaghị nwoke,
9 Akwụsịla iwebata onyinye ọka na onyinye mmanya
10 Emebiela ala ubi niile,
11 Daanụ mba nʼobi unu, unu ndị ọrụ ubi,
12 Osisi vaịnị anwụọla.
13 Yikwasịnụ onwe unu akwa mkpe, unu ndị nchụaja; ruonụ ụjụ,
14 Kpọsaanụ obubu ọnụ dị nsọ.
15 Ụbọchị dị oke egwu ka ụbọchị ahụ bụ!
16 Ọ bụ na e sitebeghị nʼihu anyị
17 Mkpụrụ ubi
18 Lee otu anụ ụlọ niile si eze ume!
19 Gị Onyenwe anyị, ka m na-akpọku,
20 Ọ bụladị ụmụ anụ ọhịa na-ebeku gị akwa,